1 Ndị Kọrịnt 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ọ bụ ezie na unu pụrụ inwe puku ndị nduzi iri+ n’ime Kraịst, n’ezie, unu enweghị ọtụtụ nna;+ n’ihi na n’ime Kraịst Jizọs, aghọwo m nna unu site n’ozi ọma.+
15 N’ihi na ọ bụ ezie na unu pụrụ inwe puku ndị nduzi iri+ n’ime Kraịst, n’ezie, unu enweghị ọtụtụ nna;+ n’ihi na n’ime Kraịst Jizọs, aghọwo m nna unu site n’ozi ọma.+