Ndị Galeshia 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ụmụntakịrị m,+ unu ndị ọ bụ n’ihi ha ka m nọ n’ihe mgbu nke ịmụ nwa ọzọ ruo mgbe a kpụrụ Kraịst n’ime unu.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’otu aka ahụ, unu maara nke ọma na, dị ka nna+ si eme ụmụ ya, otú ahụ ka anyị si na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike,+ na-agụgụkwa unu ma na-agbara unu àmà,
19 ụmụntakịrị m,+ unu ndị ọ bụ n’ihi ha ka m nọ n’ihe mgbu nke ịmụ nwa ọzọ ruo mgbe a kpụrụ Kraịst n’ime unu.+
11 N’otu aka ahụ, unu maara nke ọma na, dị ka nna+ si eme ụmụ ya, otú ahụ ka anyị si na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike,+ na-agụgụkwa unu ma na-agbara unu àmà,