Jenesis 39:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ka ọ na-agwa Josef okwu site n’ụbọchị ruo n’ụbọchị, ọ dịghị mgbe o gere ya ntị ka o dinaa n’akụkụ ya, ka ya na ya nọrọ.+ 1 Ndị Eze 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+
10 O wee ruo na ka ọ na-agwa Josef okwu site n’ụbọchị ruo n’ụbọchị, ọ dịghị mgbe o gere ya ntị ka o dinaa n’akụkụ ya, ka ya na ya nọrọ.+
25 O nwebeghị ma ọlị onye dị ka Ehab,+ bụ́ onye rere onwe ya ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, onye Jezibel+ nwunye ya duhiere.+