Ilu 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+ Ilu 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọnụ ndị inyom na-akwa iko* bụ olulu miri emi.+ Onye Jehova mara ikpe ga-adaba n’ime ya.+
3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+