Ilu 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+ Ilu 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O jiriwo ọtụtụ okwu ya nke na-eru n’obi duhie ya.+ O ji okwu ire ụtọ nke egbugbere ọnụ ya rata ya.+
16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+
21 O jiriwo ọtụtụ okwu ya nke na-eru n’obi duhie ya.+ O ji okwu ire ụtọ nke egbugbere ọnụ ya rata ya.+