Ilu 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+ Ilu 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 iji chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ.+
3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+
5 iji chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ.+