Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 24:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ihe ga-emekwa bụ na nwa agbọghọ nke m ga-asị, ‘Biko, butuo ite mmiri gị ka m ṅụrụtụ mmiri,’ onye ga-asịkwa m, ‘Ṅụọ, m ga-enyekwa kamel gị mmiri,’ ọ bụ onye a ka ị ga-enye ohu gị,+ bụ́ Aịzik; ka m jiri nke a mara na i gosiwo nna m ukwu ịhụnanya na-adịgide adịgide.”+

  • Jenesis 28:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Bilie gaa Padan-eram n’ụlọ Betuel nna nne gị ma lụrụ nwaanyị n’ebe ahụ site ná ndị inyom Leban nwanne nne gị.+

  • Ilu 18:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Mmadụ ọ̀ chọtawo ezi nwunye?+ Onye ahụ achọtawo ihe ọma,+ ọ na-enwetakwa amara n’aka Jehova.+

  • Ilu 31:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ezigbo nwunye, ònye pụrụ ịchọta ya?+ Ọnụ ahịa ya dị nnọọ ukwuu karịa nke nkume kọral.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya