Ilu 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ ọ̀ chọtawo ezi nwunye?+ Onye ahụ achọtawo ihe ọma,+ ọ na-enwetakwa amara n’aka Jehova.+ Ilu 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe nketa nke na-esi n’aka nna bụ ụlọ na akụ̀,+ ma nwaanyị nke nwere uche na-esi n’aka Jehova.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya ekpuchi, ebe ọ bụ onyinyo+ na ebube Chineke;+ ma nwaanyị bụ ebube nwoke.+
7 N’ihi na nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya ekpuchi, ebe ọ bụ onyinyo+ na ebube Chineke;+ ma nwaanyị bụ ebube nwoke.+