Ndị Ikpe 9:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+ 1 Ndị Eze 2:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Eze wee gaa n’ihu ịgwa Shimiaị, sị: “Gị onwe gị maara ihe ọjọọ dum nke obi gị maara nke ọma na i mere Devid nna m;+ Jehova ga-emekwa ka i jiri isi gị buru ihe ọjọọ ahụ i mere.+ Abụ Ọma 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-eji isi ya buru nsogbu ya,+Ọ ga-ejikwa opu isi ya buru ihe ike ọ na-eme.+
57 Chineke mekwara ka ndị Shikem jiri isi ha buru ihe ọjọọ niile ha mere, ka nkọcha+ Jotam+ nwa Jerọbel+ kọchara ha wee mezuo n’isi ha.+
44 Eze wee gaa n’ihu ịgwa Shimiaị, sị: “Gị onwe gị maara ihe ọjọọ dum nke obi gị maara nke ọma na i mere Devid nna m;+ Jehova ga-emekwa ka i jiri isi gị buru ihe ọjọọ ahụ i mere.+