Ndị Ikpe 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O wee malite ịkpọ ya Jerọbel+ n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel kpere ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”+ Ndị Ikpe 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jerọbel,+ ya bụ, Gidiọn,+ ya na ndị niile so ya, wee bilie n’isi ụtụtụ gaa maa ụlọikwuu n’olulu mmiri Herọd; n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midian dị n’ebe ugwu, n’ugwu nta More, na ndagwurugwu. Ndị Ikpe 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ha egosighịkwa ezinụlọ Jerọbel, bụ́ Gidiọn, obiọma*+ iji kwụọ ya ụgwọ ihe ọma niile o meere Izrel.+
32 O wee malite ịkpọ ya Jerọbel+ n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel kpere ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”+
7 Jerọbel,+ ya bụ, Gidiọn,+ ya na ndị niile so ya, wee bilie n’isi ụtụtụ gaa maa ụlọikwuu n’olulu mmiri Herọd; n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midian dị n’ebe ugwu, n’ugwu nta More, na ndagwurugwu.
35 ha egosighịkwa ezinụlọ Jerọbel, bụ́ Gidiọn, obiọma*+ iji kwụọ ya ụgwọ ihe ọma niile o meere Izrel.+