Ndị Ikpe 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jerubel, ya bụ, Gidiọn,+ na ndị niile so ya wee bilie n’isi ụtụtụ gaa maa ụlọikwuu n’akụkụ Iyi Herọd. Ma ụlọikwuu ndị Midian dị n’ebe ugwu, n’ugwu More, na ndagwurugwu.
7 Jerubel, ya bụ, Gidiọn,+ na ndị niile so ya wee bilie n’isi ụtụtụ gaa maa ụlọikwuu n’akụkụ Iyi Herọd. Ma ụlọikwuu ndị Midian dị n’ebe ugwu, n’ugwu More, na ndagwurugwu.