Ndị Ikpe 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe e mechara, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọrọ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza.+ Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe a na-azọchapụta mmanya ka o zoo ọka ahụ ka ndị Midian ghara ịhụ ya. Ndị Ikpe 6:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 O wee kpọọ Gidiọn Jerubel* n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel zara ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuola ebe ịchụàjà ya.”
11 Mgbe e mechara, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọrọ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza.+ Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe a na-azọchapụta mmanya ka o zoo ọka ahụ ka ndị Midian ghara ịhụ ya.
32 O wee kpọọ Gidiọn Jerubel* n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel zara ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuola ebe ịchụàjà ya.”