Jenesis 49:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Josef+ bụ alaka nke osisi na-amị mkpụrụ. Ọ bụ alaka nke osisi dị n’akụkụ isi mmiri. Alaka osisi ahụ na-awasa gafere mgbidi. Jenesis 49:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma ọ mịpụtaghị ụta ya,+ aka ya sikwara ike ma dị garagara.+ Onye mere ka ọ dị otú ahụ bụ dike na-enyere Jekọb aka, ya bụ, onye na-azụ ya ka atụrụ, onye bụ́kwa nkume Izrel. Ndị Hibru 11:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ.
22 “Josef+ bụ alaka nke osisi na-amị mkpụrụ. Ọ bụ alaka nke osisi dị n’akụkụ isi mmiri. Alaka osisi ahụ na-awasa gafere mgbidi.
24 Ma ọ mịpụtaghị ụta ya,+ aka ya sikwara ike ma dị garagara.+ Onye mere ka ọ dị otú ahụ bụ dike na-enyere Jekọb aka, ya bụ, onye na-azụ ya ka atụrụ, onye bụ́kwa nkume Izrel.
32 Gịnị ọzọ ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma m kọwa banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid,+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ.