Ndị Ikpe 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọdụ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza,+ mgbe Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe nzọchapụta mmanya iji bupụ ya ngwa ngwa ka ndị Midian ghara ịhụ ya. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:11 Ụlọ Nche,6/15/2014, p. 297/15/2005, p. 14
11 E mesịa, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọdụ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza,+ mgbe Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe nzọchapụta mmanya iji bupụ ya ngwa ngwa ka ndị Midian ghara ịhụ ya.