Ndị Ikpe 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi+ Jehova wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim+ wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ma ọlị.+
2 Mmụọ ozi+ Jehova wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim+ wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ma ọlị.+