23 N’ihi na mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ, n’ezie, ọ ga-akpọbata gị n’ala ndị Amọraịt na nke ndị Het na nke ndị Perizaịt na nke ndị Kenan, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs, m ga-ekpochapụkwa ha.+
13 O wee ruo mgbe Jọshụa nọ Jeriko nso na o leliri anya hụ otu nwoke+ nke guzo n’ihu ya, jiri mma ọ mịpụtara amịpụta.+ Jọshụa wee gakwuru ya ma sị ya: “Ị̀ dịnyeere anyị ka ị dịnyeere ndị na-emegide anyị?”