Ndị Ikpe 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe e mechara, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọrọ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza.+ Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe a na-azọchapụta mmanya ka o zoo ọka ahụ ka ndị Midian ghara ịhụ ya. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:11 Ụlọ Nche,6/15/2014, p. 297/15/2005, p. 14
11 Mgbe e mechara, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọrọ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza.+ Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe a na-azọchapụta mmanya ka o zoo ọka ahụ ka ndị Midian ghara ịhụ ya.