Joshụa 17:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E fekwara nza tupu e nye ụmụ Manase ndị fọrọnụ ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ha bụ: ụmụ Abi-iza,+ ụmụ Hilek, ụmụ Asriel, ụmụ Shikem, ụmụ Hifa, na ụmụ Shemaịda. Ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, ụmụ ya ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ndị Ikpe 6:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Gidiọn wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, e wee na-akpọ ebe ịchụàjà ahụ Jehova-shalọm*+ ruo taa. Ọ ka dị n’Ọfra nke ndị Abi-iza. Ndị Ikpe 8:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi. E wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+
2 E fekwara nza tupu e nye ụmụ Manase ndị fọrọnụ ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ha bụ: ụmụ Abi-iza,+ ụmụ Hilek, ụmụ Asriel, ụmụ Shikem, ụmụ Hifa, na ụmụ Shemaịda. Ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, ụmụ ya ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
24 Gidiọn wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, e wee na-akpọ ebe ịchụàjà ahụ Jehova-shalọm*+ ruo taa. Ọ ka dị n’Ọfra nke ndị Abi-iza.
32 Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi. E wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+