-
Ọnụ Ọgụgụ 26:29-32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ndị a bụ ụmụ Manase ndị nwoke:+ Mekia+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Gilied. 30 Ndị a bụ ụmụ Gilied ndị nwoke: lza mụtara ndị ezinụlọ ụmụ lza; Hilek mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hilek; 31 Asriel mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Asriel; Shikem mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shikem; 32 Shemaịda mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shemaịda; Hifa mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hifa.
-