Joshụa 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nza wee daara ụmụ Manase ndị fọdụrụnụ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ya bụ, ụmụ Abi-iza+ na ụmụ Hilek+ na ụmụ Asriel na ụmụ Shikem+ na ụmụ Hifa na ụmụ Shemaịda.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, bụ́ ndị ikom n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:2 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 12-13
2 Nza wee daara ụmụ Manase ndị fọdụrụnụ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ya bụ, ụmụ Abi-iza+ na ụmụ Hilek+ na ụmụ Asriel na ụmụ Shikem+ na ụmụ Hifa na ụmụ Shemaịda.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, bụ́ ndị ikom n’ezinụlọ n’ezinụlọ.