11 E mesịa, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọdụ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza,+ mgbe Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe nzọchapụta mmanya iji bupụ ya ngwa ngwa ka ndị Midian ghara ịhụ ya.
2 N’ikpeazụ, ọ sịrị ha: “Ihe a m mere ọ̀ haruru ka ihe unu mere?+ Ọ̀ bụ na mkpụrụ Ifrem ghọfọrọ aghọfọ+ adịghị mma karịa mkpụrụ vaịn Abi-iza+ ghọtara n’ubi?