Jenesis 49:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si. Ndị Hibru 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Gịnị ọzọkwa ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma ọ bụrụ na m gaa n’ihu ịkọ banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ,+
24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si.
32 Gịnị ọzọkwa ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma ọ bụrụ na m gaa n’ihu ịkọ banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ,+