Joshụa 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nza wee daara ụmụ Manase ndị fọdụrụnụ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ya bụ, ụmụ Abi-iza+ na ụmụ Hilek+ na ụmụ Asriel na ụmụ Shikem+ na ụmụ Hifa na ụmụ Shemaịda.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, bụ́ ndị ikom n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ndị Ikpe 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Gidiọn wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, e wee na-akpọ+ ya Jehova-shelọm ruo taa. Ọ ka dị n’Ọfra+ nke ndị Abi-iza. Ndị Ikpe 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 E mesịa, Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi, e wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+
2 Nza wee daara ụmụ Manase ndị fọdụrụnụ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ya bụ, ụmụ Abi-iza+ na ụmụ Hilek+ na ụmụ Asriel na ụmụ Shikem+ na ụmụ Hifa na ụmụ Shemaịda.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, bụ́ ndị ikom n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
24 Gidiọn wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, e wee na-akpọ+ ya Jehova-shelọm ruo taa. Ọ ka dị n’Ọfra+ nke ndị Abi-iza.
32 E mesịa, Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi, e wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+