Joshụa 17:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E fekwara nza tupu e nye ụmụ Manase ndị fọrọnụ ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ha bụ: ụmụ Abi-iza,+ ụmụ Hilek, ụmụ Asriel, ụmụ Shikem, ụmụ Hifa, na ụmụ Shemaịda. Ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, ụmụ ya ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:2 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 12-13
2 E fekwara nza tupu e nye ụmụ Manase ndị fọrọnụ ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ha bụ: ụmụ Abi-iza,+ ụmụ Hilek, ụmụ Asriel, ụmụ Shikem, ụmụ Hifa, na ụmụ Shemaịda. Ndị a bụ ụmụ Manase nwa Josef, ụmụ ya ndị nwoke, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+