Ndị Ikpe 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọdụ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza,+ mgbe Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe nzọchapụta mmanya iji bupụ ya ngwa ngwa ka ndị Midian ghara ịhụ ya. Ndị Ikpe 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Gidiọn wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, e wee na-akpọ+ ya Jehova-shelọm ruo taa. Ọ ka dị n’Ọfra+ nke ndị Abi-iza.
11 E mesịa, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọdụ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza,+ mgbe Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe nzọchapụta mmanya iji bupụ ya ngwa ngwa ka ndị Midian ghara ịhụ ya.
24 Gidiọn wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, e wee na-akpọ+ ya Jehova-shelọm ruo taa. Ọ ka dị n’Ọfra+ nke ndị Abi-iza.