Ndị Ikpe 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 E mesịa, Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi, e wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+ Ndị Ikpe 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.
32 E mesịa, Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi, e wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+
5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.