Ndị Ikpe 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 E mesịa, Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi, e wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+
32 E mesịa, Gidiọn nwa Joash nwụrụ mgbe o mere ezigbo agadi, e wee lie ya n’ebe e liri Joash nna ya n’Ọfra nke ndị Abi-iza.+