Ndị Ikpe 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jerọbel,+ ya bụ, Gidiọn,+ ya na ndị niile so ya, wee bilie n’isi ụtụtụ gaa maa ụlọikwuu n’olulu mmiri Herọd; n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midian dị n’ebe ugwu, n’ugwu nta More, na ndagwurugwu.
7 Jerọbel,+ ya bụ, Gidiọn,+ ya na ndị niile so ya, wee bilie n’isi ụtụtụ gaa maa ụlọikwuu n’olulu mmiri Herọd; n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midian dị n’ebe ugwu, n’ugwu nta More, na ndagwurugwu.