Ndị Ikpe 8:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ha emereghị* ezinụlọ Jerubel, ya bụ, Gidiọn, ihe ọma* n’agbanyeghị ihe ọma niile o meere Izrel.+