1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+ 2 Samuel 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ònye gburu Abimelek+ nwa Jerọbeshet?+ Ọ́ bụghị nwaanyị nọ n’elu mgbidi tụọ ya aka nkume igwe nri,+ o wee nwụọ na Tibez?+ Gịnị mere unu ji jeruo mgbidi ahụ oké nso?’ sị ya, ‘Onye na-ejere gị ozi bụ́ Yuraya onye Het nwụkwara.’”+
11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+
21 Ònye gburu Abimelek+ nwa Jerọbeshet?+ Ọ́ bụghị nwaanyị nọ n’elu mgbidi tụọ ya aka nkume igwe nri,+ o wee nwụọ na Tibez?+ Gịnị mere unu ji jeruo mgbidi ahụ oké nso?’ sị ya, ‘Onye na-ejere gị ozi bụ́ Yuraya onye Het nwụkwara.’”+