5 Eze Devid wee bịaruo Bahurim,+ ma, lee! otu nwoke nke si n’ezinụlọ Sọl, aha ya bụ Shimiaị,+ nwa Gira, si n’ebe ahụ na-apụta, na-akpọ ya iyi ka ọ na-apụta.+
13 Devid na ndị ikom ya wee na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ma Shimiaị nọ na-aga n’akụkụ ugwu ahụ, na-aga n’akụkụ ya ka o wee na-akpọ ya iyi;+ ọ nọkwa na-atụ ya nkume ka ọ na-aga n’akụkụ ya, ọ bọkwara ya ájá nke ukwuu.+