Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 22:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 “Akọchala Chineke,+ abụkwala onyeisi n’etiti ndị gị ọnụ.+

  • 1 Samuel 17:43
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 43 Onye Filistia ahụ wee sị Devid: “M̀ bụ nkịta,+ mere i ji jiri mkpara na-abịa izute m?” Onye Filistia ahụ wee jiri aha chi+ ya kọchaa Devid.

  • Ilu 1:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 “Ruo ole mgbe ka unu ndị na-amaghị ihe ga na-ahụ amaghị ihe n’anya,+ ruokwa ole mgbe ka ihe doro anya na ọ bụ ịkwa emo ga na-agụ unu ndị na-akwa emo agụụ,+ ruokwa ole mgbe ka unu ndị nzuzu ga na-akpọ ihe ọmụma asị?+

  • Ilu 26:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Dị nnọọ ka nnụnụ na-enwe ihe mere o ji efepụ, dịkwa nnọọ ka elekentịọba na-enwe ihe mere o ji efe efe, otú ahụ ka nkọcha na-adịghị abịa ma ọ bụrụ na e nweghị ezi ihe kpatara ya.+

  • Ekliziastis 10:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Akọchala eze+ ọbụna n’ime ụlọ ihi ụra gị, akọchakwala onye ọ bụla bara ọgaranya+ n’ime ime ụlọ gị bụ́ ebe ị na-edina; n’ihi na anụ ufe nke eluigwe ga-eme ka ọ nụ ya, ihe nwere nku ga-akọkwa ya.+

  • Ọrụ Ndịozi 23:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Pọl wee sị: “Ụmụnna m, amaghị m na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà. N’ihi na e dere, sị, ‘Ekwula okwu ọjọọ banyere onye na-achị ndị gị.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya