1 Samuel 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ònye ka eze Izrel na-achụ? Ònye ka ị na-achụ ọsọ? Ọ̀ bụ nkịta nwụrụ anwụ?+ Ọ̀ bụ àkpịrị́?+ 2 Samuel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?” 2 Samuel 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ikpeazụ, Abishaị nwa Zeruya+ sịrị eze: “Gịnị mere nkịta a nwụrụ anwụ+ ga-eji na-akpọ onyenwe m eze iyi?+ Biko, ka m gaa gbupụ ya isi.”+ 2 Ndị Eze 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hazel wee sị: “Gịnị ka ohu gị bụ́ nkịta+ efu bụ, nke na ọ pụrụ ime oké ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosiwo m na ị ga-abụ eze Siria.”+ Luk 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na onye na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?”
9 N’ikpeazụ, Abishaị nwa Zeruya+ sịrị eze: “Gịnị mere nkịta a nwụrụ anwụ+ ga-eji na-akpọ onyenwe m eze iyi?+ Biko, ka m gaa gbupụ ya isi.”+
13 Hazel wee sị: “Gịnị ka ohu gị bụ́ nkịta+ efu bụ, nke na ọ pụrụ ime oké ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosiwo m na ị ga-abụ eze Siria.”+
11 N’ihi na onye na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+