1 Samuel 17:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Onye Filistia ahụ wee sị Devid: “M̀ bụ nkịta,+ mere i ji jiri mkpara na-abịa izute m?” Onye Filistia ahụ wee jiri aha chi+ ya kọchaa Devid. 2 Samuel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?” Ilu 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe ịdị umeala n’obi na ịtụ egwu Jehova na-arụpụta bụ akụnụba na otuto na ndụ.+ Matiu 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+
43 Onye Filistia ahụ wee sị Devid: “M̀ bụ nkịta,+ mere i ji jiri mkpara na-abịa izute m?” Onye Filistia ahụ wee jiri aha chi+ ya kọchaa Devid.
8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?”
12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+