Ilu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nganga na-abịa tupu nkụpịa,+ mmụọ mpako na-abịakwa tupu ịsụ ngọngọ.+ Ilu 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ mpako mmadụ ga-eweda ya ala,+ ma onye dị umeala na mmụọ ya ga-enweta otuto.+