6 Mgbe Heman batara, eze sịrị ya: “Gịnị ka a ga-emere nwoke nke eze nwere mmasị+ ịkwanyere ùgwù?” Heman wee kwuo n’obi ya, sị: “Olee onye eze ga-enwe mmasị ịkwanyere ùgwù karịa mụ onwe m?”+
14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
6 Ma, obiọma na-erughịrị mmadụ nke ọ na-egosi ka ukwuu.+ N’ihi ya, o kwuru, sị: “Chineke na-emegide ndị mpako,+ ma ọ na-egosi ndị dị umeala n’obi obiọma na-erughịrị mmadụ.”+