Esta 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe Heman batara, eze sịrị ya: “Gịnị ka a ga-emere nwoke eze chọrọ ịkwanyere ùgwù?” Heman ekwuo n’obi ya, sị: “Olee onye ọzọ eze ga-achọ ịkwanyere ùgwù ma ọ́ bụghị m?”+
6 Mgbe Heman batara, eze sịrị ya: “Gịnị ka a ga-emere nwoke eze chọrọ ịkwanyere ùgwù?” Heman ekwuo n’obi ya, sị: “Olee onye ọzọ eze ga-achọ ịkwanyere ùgwù ma ọ́ bụghị m?”+