1 Samuel 17:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Onye Filistia ahụ wee sị Devid: “M̀ bụ nkịta,+ mere i ji jiri mkpara na-abịa ịlụso m ọgụ?” Onye Filistia ahụ wee jiri aha chi ya bụọ Devid ọnụ. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:43 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 11
43 Onye Filistia ahụ wee sị Devid: “M̀ bụ nkịta,+ mere i ji jiri mkpara na-abịa ịlụso m ọgụ?” Onye Filistia ahụ wee jiri aha chi ya bụọ Devid ọnụ.