1 Samuel 17:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Onye Filistia ahụ wee sị Devid: “M̀ bụ nkịta,+ mere i ji jiri mkpara na-abịa izute m?” Onye Filistia ahụ wee jiri aha chi+ ya kọchaa Devid. 2 Samuel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?” Abụ Ọma 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Biko, napụta mkpụrụ obi m ná mma agha,+Napụta otu ihe a m nwere n’aka nkịta;+
43 Onye Filistia ahụ wee sị Devid: “M̀ bụ nkịta,+ mere i ji jiri mkpara na-abịa izute m?” Onye Filistia ahụ wee jiri aha chi+ ya kọchaa Devid.
8 O wee daa n’ala, sị: “Ònye ka ohu gị bụ, nke na i chewo ihu gị n’ebe nkịta nwụrụ anwụ+ dị ka m nọ?”