8 Abishaị wee sị Devid: “Chineke enyefewo onye iro gị n’aka gị taa.+ Biko, hapụ m ka m jiri ube a magide ya n’ala naanị otu ugboro, agaghị m ama ya ugboro abụọ.”
19 Ndị m hụrụ n’anya, unu abọrọla onwe unu ọbọ,+ kama nyenụ ọnụma ahụ ohere;+ n’ihi na e dere, sị: “Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ; m ga-akwụ ụgwọ, ka Jehova kwuru.”+