1 Ndị Eze 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+ 2 Ndị Eze 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Ịlaịja zara onyeisi ndị agha iri ise ahụ, sị: “Ọ bụrụ na m bụ onye nke Chineke, ka ọkụ+ si n’eluigwe daa rechapụ gị na ndị agha iri ise gị.” Ọkụ wee si n’eluigwe daa rechapụ ya na ndị agha iri ise ya.+
38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+
10 Ma Ịlaịja zara onyeisi ndị agha iri ise ahụ, sị: “Ọ bụrụ na m bụ onye nke Chineke, ka ọkụ+ si n’eluigwe daa rechapụ gị na ndị agha iri ise gị.” Ọkụ wee si n’eluigwe daa rechapụ ya na ndị agha iri ise ya.+