1 Ndị Eze 18:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Jehova zitere ọkụ ozugbo ahụ, ya erepịa àjà ahụ a na-esu ọkụ,+ nkụ ndị ahụ, nkume ndị ahụ, na ájá ndị dị ebe ahụ. Ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+
38 Jehova zitere ọkụ ozugbo ahụ, ya erepịa àjà ahụ a na-esu ọkụ,+ nkụ ndị ahụ, nkume ndị ahụ, na ájá ndị dị ebe ahụ. Ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+