1 Ndị Eze 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+
38 Ọkụ+ nke Jehova wee daa repịa àjà nsure ọkụ+ ahụ na nkụ ahụ na nkume ndị ahụ na ájá, ọ mịkọkwaara mmiri dị n’olulu ahụ.+