-
Levitikọs 9:23, 24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 N’ikpeazụ, Mosis na Erọn banyere n’ụlọikwuu nzute. Ha pụtakwara gọzie ndị Izrel.+
Jehova wee gosi ndị Izrel niile ebube ya.+ 24 Jehova zitere ọkụ,+ ya amalite irepịa àjà ahụ a na-esu ọkụ na abụba ndị ahụ dị n’ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
-