Ndị Ikpe 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si n’oké nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Ma mmụọ ozi Jehova pụrụ, ọ hụghịkwa ya ọzọ.
21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si n’oké nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Ma mmụọ ozi Jehova pụrụ, ọ hụghịkwa ya ọzọ.