Ndị Ikpe 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si na nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Mmụọ ozi Jehova wee pụọ, ọ hụghịzi ya.
21 Mmụọ ozi Jehova wee setịa ọnụ mkpara o ji n’aka metụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko, ọkụ wee si na nkume ahụ pụta rechapụ anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko.+ Mmụọ ozi Jehova wee pụọ, ọ hụghịzi ya.