4 Ndị ikom Devid wee malite ịsị ya: “Taa bụ ụbọchị Jehova na-asị gị, ‘Lee! M na-enyefe onye iro gị n’aka gị,+ ị ga-emekwa ya ihe ọ bụla dị gị mma.’”+ Devid wee bilie jiri nwayọọ bekara ala ala uwe elu na-enweghị aka nke Sọl yi.
23 Ọ bụkwa Jehova ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ezi omume o mere+ nakwa ikwesị ntụkwasị obi ya, ebe ọ bụ na Jehova nyefere gị n’aka m taa, ma obi ekweghị m isetị aka m metụ onye Jehova tere mmanụ.+