8 Abishaị wee sị Devid: “Chineke enyefewo onye iro gị n’aka gị taa.+ Biko, hapụ m ka m jiri ube a magide ya n’ala naanị otu ugboro, agaghị m ama ya ugboro abụọ.”
23 Ọ bụkwa Jehova ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ezi omume o mere+ nakwa ikwesị ntụkwasị obi ya, ebe ọ bụ na Jehova nyefere gị n’aka m taa, ma obi ekweghị m isetị aka m metụ onye Jehova tere mmanụ.+