Luk 9:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Mgbe Jems na Jọn, bụ́ ndị na-eso ụzọ ya,+ hụrụ ihe merenụ, ha sịrị: “Onyenwe anyị, ị̀ chọrọ ka anyị kwuo ka ọkụ si n’eluigwe daa laa ha n’iyi?”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:54 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2018, p. 11 Teta!,8/8/2003, p. 15
54 Mgbe Jems na Jọn, bụ́ ndị na-eso ụzọ ya,+ hụrụ ihe merenụ, ha sịrị: “Onyenwe anyị, ị̀ chọrọ ka anyị kwuo ka ọkụ si n’eluigwe daa laa ha n’iyi?”+