Ekliziastis 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Akọchala eze+ ọbụna n’ime ụlọ ihi ụra gị, akọchakwala onye ọ bụla bara ọgaranya+ n’ime ime ụlọ gị bụ́ ebe ị na-edina; n’ihi na anụ ufe nke eluigwe ga-eme ka ọ nụ ya, ihe nwere nku ga-akọkwa ya.+ Ọrụ Ndịozi 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Pọl wee sị: “Ụmụnna m, amaghị m na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà. N’ihi na e dere, sị, ‘Ekwula okwu ọjọọ banyere onye na-achị ndị gị.’”+ 2 Pita 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+ Jud 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+
20 Akọchala eze+ ọbụna n’ime ụlọ ihi ụra gị, akọchakwala onye ọ bụla bara ọgaranya+ n’ime ime ụlọ gị bụ́ ebe ị na-edina; n’ihi na anụ ufe nke eluigwe ga-eme ka ọ nụ ya, ihe nwere nku ga-akọkwa ya.+
5 Pọl wee sị: “Ụmụnna m, amaghị m na ọ bụ nnukwu onye nchụàjà. N’ihi na e dere, sị, ‘Ekwula okwu ọjọọ banyere onye na-achị ndị gị.’”+
10 ma, karịsịa, ndị na-agbaso anụ ahụ́ wee na-enwe ọchịchọ imerụ ya,+ na ndị na-elelị ndị isi.+ Ndị na-enweghị egwu, ndị na-ekwesi olu ike, ha adịghị atụ ndị dị ebube egwu kama ha na-ekwujọ ha,+
8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+